Hot!

Waec 2017/2018 Yoruba Igbo hausa Obj theory essay question

Igbo objective
1-10 CACBBCAADC
11-20ACDDACCBAC
21-30BACACCAAAB
31-40ADADCACADD
41-50DDCAABABBC


 GBO
(4a) Njiko bu mkpuruokwu ndi a maara di ka njiko n’asusu Igbo. Ha bu okwu na-ejikota aha na aha, nnochiaha na nnochiaha, nkebiokwu na nkebiokwu ma obu nkebiahiriokwu na nkebiahiriokwu.

(4b) Na, Ma, Ka

(4c)
Na
-Nneka NA Ogechukwu bu enyi
-Osikapa NA agwa bu ezigbo nri

Ma
-Anyi ga echu mmiri ma zakwaa ulo
-Ebuka baara nwanne ya mba MA tikwaa ya ihe.

Ka
-Ihe a i mere KA e ji egbu mmadu
-Maka ite o kuwara KA o jiri wee tie ya ihe
===============


(11a)
(i)Otu ibe =>oji ogbi maobu oji isi.
(ii)Ibe abuo=>oji kuru aka maobu oji nwaanyi
(iii)Ibe ato=>oji ikenga maobu oji dike.
(11b)
(i)Nwaanyi adighi ago oji
(ii)Nwaanyi adighi ari ehe oji
(11c)
(a)Eji oji anu iyi
(b)Eji oji enye onyinye
(c)Eji oji ele obia
(d)Eji oji achu aja
(e)Eji oji achu ura
(f)Eji oji agba afa


8
I)  I mara etu I ga - esi zu nwa ake gi isi etu ahu zuo Chinedu
II) O mee Ihe ojoo, baara ya mba maobu nye ya ahulu
III) O buru Ihe kwesiri utari were utari la ka ya doo ya aka na   nti
IV)  na - enye ya oru o ga - aru ka o muta na aka aja na - ebuta onu mmanu mmanu
V) Awola ya nri maobu soo ya onu
VI) O gwara ya ka o jiri obi umeala wee na - eso Chinedu maka na o di naani afo iteghete
VII) O siri yo,  tinyere na ha azughi ya n'uzo ndi bekee
VIII) Tinyere na azughi ya ime otutu Ihe di ka umuaka ndi ozo


Igbo

5a)
Ahiriokwu bu okwu nke bu ngwa nke nghota ya na - ezu oke. O nweghi Ihe a na - acho acho n'ahiriokwu di ka o Siri ghasa nghota okwu
5b)
I Ahiri nfe
1. Bianu
2. Kwu o ya
3. o gara ahia
II.  Ahiri ukwu
1. Emeka achoghi iji aka ya nwere gas ozi ahu
2. okuku anaghi echefo onye foro ya odu n udummiri
3. Ihe o jiri puo bu maka na o maara na m ga-abia
III ahiri ajuju
1. Chinedu o biara ebe a?
2. O mara mma?
3. Gini ka nwata ahu mere gi
IV Ahiri Aju
1. Adighi m abia
2. Adighi m aga
3 Adighi m egba


No.9
a) Ego agaghi egbochi mmadu inwe mmuta.
b) Mmuta na ato uto.
ch) Mmuta bu ihe bara uru.
d) Onye nwetara mmuta agaghi ario aririo.
e) Mmadu na-eji maka mmuta garuo ofesi.
f) Onye nwere mmuta ga-abu ogaranya.
g) Onye nwetara mmuta ga-enwe nrube isi.
gb) Onye nwetara mmuta na-atopu  mmadu n'agbu.
gh) Onye nwetara mmuta ga-enwere onwe ya.
h) Onye nwetara mmuta na enwe ntachite obi.

0 comments:

Post a Comment